-
Jeremaya 46:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Ha na-akpọ ụkwụ n’ihe, na-adakwa n’ìgwè n’ìgwè.
Ha na-agwakwa ibe ha, sị:
“Bilienụ, ka anyị laghachikwuru ndị obodo anyị na ndị ikwu anyị
N’ihi mma agha e ji na-egbu anyị n’eleghị anya n’azụ.”’
-