-
Jeremaya 46:16Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
16 Ha na-asụ ngọngọ n’ìgwè n’ìgwè. Ha na-adakwa. Ha na-agwakwa ibe ha, sị: “Bilienụ, ka anyị laghachikwuru ndị obodo anyị, ka anyị laghachi n’ala ndị ikwu anyị n’ihi mma agha nke na-emesi anyị ike.”’
-