-
Jeremaya 46:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Jehova kwuru, sị, ‘Ha ga-asụ oké ọhịa ya, n’agbanyeghị na o yiri ebe a na-agaghị abanyeli abanye.
Ha dị ọtụtụ karịa igurube. E nweghịkwa ike ịgụta ha ọnụ.
-