Jeremaya 46:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ha ga-asụ oké ọhịa ya,’+ ka Jehova kwuru, ‘ọ bụ ezie na e nweghị ike ịbanye ya abanye. N’ihi na ha dị ọtụtụ karịa igurube,+ a pụghịkwa ịgụta ha ọnụ.
23 Ha ga-asụ oké ọhịa ya,’+ ka Jehova kwuru, ‘ọ bụ ezie na e nweghị ike ịbanye ya abanye. N’ihi na ha dị ọtụtụ karịa igurube,+ a pụghịkwa ịgụta ha ọnụ.