Jeremaya 47:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Olee otú ọ ga-esi nọrọ jiiEbe ọ bụ na Jehova agwala ya ihe ọ ga-eme? Ọ gwara ya ka ọ lụso Ashkelọn na ụsọ oké osimiri agha.+ Ebe ndị a ka ọ gwara ya gaa.”
7 Olee otú ọ ga-esi nọrọ jiiEbe ọ bụ na Jehova agwala ya ihe ọ ga-eme? Ọ gwara ya ka ọ lụso Ashkelọn na ụsọ oké osimiri agha.+ Ebe ndị a ka ọ gwara ya gaa.”