Jeremaya 47:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Olee otú ọ ga-esi nọrọ jụụ, ebe ọ bụ na Jehova enyewo ya iwu? Ọ bụ maka Ashkelọn nakwa ụsọ oké osimiri.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka ọ gwara ya gaa.”
7 “Olee otú ọ ga-esi nọrọ jụụ, ebe ọ bụ na Jehova enyewo ya iwu? Ọ bụ maka Ashkelọn nakwa ụsọ oké osimiri.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka ọ gwara ya gaa.”