Jeremaya 48:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị mmadụ anaghịzi eto Moab. Ndị iro nọ na Heshbọn+ kpaa nkata otú ha ga-esi bibie ya, na-asị: ‘Bịanụ ka anyị laa ya n’iyi ka ọ gharazie ịbụ mba.’ “Gịnwa kwa, Madmen, mechie ọnụ,N’ihi na mma agha na-eso gị n’azụ.
2 Ndị mmadụ anaghịzi eto Moab. Ndị iro nọ na Heshbọn+ kpaa nkata otú ha ga-esi bibie ya, na-asị: ‘Bịanụ ka anyị laa ya n’iyi ka ọ gharazie ịbụ mba.’ “Gịnwa kwa, Madmen, mechie ọnụ,N’ihi na mma agha na-eso gị n’azụ.