Jeremaya 48:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 A kwụsịwo inye Moab otuto.+ A nọrọwo na Heshbọn+ chepụta ọdachi ga-adakwasị ya, sị: ‘Bịanụ ka anyị laa ya n’iyi ka ọ ghara ịbụkwa mba.’+ “Gị onwe gị kwa, Madmen, mechie ọnụ. Mma agha na-eso gị n’azụ.
2 A kwụsịwo inye Moab otuto.+ A nọrọwo na Heshbọn+ chepụta ọdachi ga-adakwasị ya, sị: ‘Bịanụ ka anyị laa ya n’iyi ka ọ ghara ịbụkwa mba.’+ “Gị onwe gị kwa, Madmen, mechie ọnụ. Mma agha na-eso gị n’azụ.