-
Jeremaya 48:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 “Jehova kwuru, sị, ‘Oge na-abịa mgbe m ga-eziga ndị ga-awụfu ha. Ha ga-awụfu ha na ihe niile dị n’ite ha. Ha ga-akụrikwa nnukwu ite ha niile.
-