Jeremaya 48:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘Ya mere, lee! oge na-abịa,’ ka Jehova kwuru, ‘mgbe m ga-ezigara ha ndị na-awụfu ihe dị n’ite, ha ga-awụfu ha;+ ha ga-awụfu ihe niile dị n’ite ha. Ha ga-akụrikwa ite ukwu ha niile.
12 “‘Ya mere, lee! oge na-abịa,’ ka Jehova kwuru, ‘mgbe m ga-ezigara ha ndị na-awụfu ihe dị n’ite, ha ga-awụfu ha;+ ha ga-awụfu ihe niile dị n’ite ha. Ha ga-akụrikwa ite ukwu ha niile.