-
Jeremaya 48:39Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
39 Ụjọ ejidela ya. Tienụ mkpu ákwá.
Moab agbaala ọsọ. Ihere na-emezi ya.
A na-achịzi ya ọchị.
Otú ọ dịzi na-emenyekwa ndị niile gbara ya gburugburu ụjọ.’”
-