Jeremaya 48:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 ‘Lee nnọọ ka ụjọ si jide ya! Tienụ mkpu ákwá! Lee nnọọ ka Moab si gbaa ọsọ! Ihere emewela ya.+ Moab aghọwo ihe a na-akwa emo na ihe na-emenye ndị niile gbara ya gburugburu ụjọ.’”
39 ‘Lee nnọọ ka ụjọ si jide ya! Tienụ mkpu ákwá! Lee nnọọ ka Moab si gbaa ọsọ! Ihere emewela ya.+ Moab aghọwo ihe a na-akwa emo na ihe na-emenye ndị niile gbara ya gburugburu ụjọ.’”