Jeremaya 52:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ọnwa nke ise, n’abalị iri n’ọnwa ahụ, ya bụ, n’afọ nke iri na itoolu nke ọchịchị Eze Nebukadreza,+ bụ́ eze Babịlọn, Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche, bụ́ onye na-eguzo n’ihu eze Babịlọn, batara na Jeruselem. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 52:12 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 11
12 N’ọnwa nke ise, n’abalị iri n’ọnwa ahụ, ya bụ, n’afọ nke iri na itoolu nke ọchịchị Eze Nebukadreza,+ bụ́ eze Babịlọn, Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche, bụ́ onye na-eguzo n’ihu eze Babịlọn, batara na Jeruselem.