Jeremaya 52:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ụfọdụ n’ime ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha n’agha, dọrọkwa ndị ọzọ fọdụrụ na Jeruselem nakwa ndị chịliiri ndị agha eze Babịlọn aka elu ma na-akwadozi ya. Ndị ọzọ ọ dọọrọ n’agha bụ ndị bụ́ ọkaibe n’ime nkà.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 52:15 Amụma Aịsaịa II, p. 405
15 Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ụfọdụ n’ime ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha n’agha, dọrọkwa ndị ọzọ fọdụrụ na Jeruselem nakwa ndị chịliiri ndị agha eze Babịlọn aka elu ma na-akwadozi ya. Ndị ọzọ ọ dọọrọ n’agha bụ ndị bụ́ ọkaibe n’ime nkà.+