Jeremaya 52:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ogo nke ọ bụla n’ime ogidi abụọ ahụ dị kubit* iri na asatọ. E jirikwa eriri e ji atụ̀ ihe tụọ nke ọ bụla n’ime ha gburugburu, ọ dị kubit iri na abụọ.+ Igbidi ya dị uhiè mkpịsị aka anọ.* Ime ya ghekwa oghe.
21 Ogo nke ọ bụla n’ime ogidi abụọ ahụ dị kubit* iri na asatọ. E jirikwa eriri e ji atụ̀ ihe tụọ nke ọ bụla n’ime ha gburugburu, ọ dị kubit iri na abụọ.+ Igbidi ya dị uhiè mkpịsị aka anọ.* Ime ya ghekwa oghe.