Abụ Ákwá 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị Jeruselem niile na-asụ ude. Ha na-achọgharị ihe oriri.+ Ha ejirila ihe ndị bara ezigbo uru ha nwere gbanweta ihe ha ga-eri ka ha* nwee ike dịrị ndụ. Jehova, biko, leenụ otú m dịzi ka nwaanyị* na-abaghị uru.
11 Ndị Jeruselem niile na-asụ ude. Ha na-achọgharị ihe oriri.+ Ha ejirila ihe ndị bara ezigbo uru ha nwere gbanweta ihe ha ga-eri ka ha* nwee ike dịrị ndụ. Jehova, biko, leenụ otú m dịzi ka nwaanyị* na-abaghị uru.