Abụ Ákwá 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Zayọn agbasaala aka ya.+ O nweghị onye ọ bụla na-akasi ya obi. Jehova enyela ndị niile gbara Jekọb gburugburu iwu ka ha na-emeso Jekọb ka ndị iro ya.+ Jeruselem na-asọzi oyi n’anya ha.+
17 Zayọn agbasaala aka ya.+ O nweghị onye ọ bụla na-akasi ya obi. Jehova enyela ndị niile gbara Jekọb gburugburu iwu ka ha na-emeso Jekọb ka ndị iro ya.+ Jeruselem na-asọzi oyi n’anya ha.+