Abụ Ákwá 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Zayọn agbasapụwo aka ya.+ O nweghị onye nkasi obi ọ bụla.+Jehova enyewo ndị niile gbara Jekọb gburugburu, bụ́ ndị na-emegide ya, iwu banyere ya.+Jeruselem abụrụwo ihe na-asọ oyi n’etiti ha.+
17 Zayọn agbasapụwo aka ya.+ O nweghị onye nkasi obi ọ bụla.+Jehova enyewo ndị niile gbara Jekọb gburugburu, bụ́ ndị na-emegide ya, iwu banyere ya.+Jeruselem abụrụwo ihe na-asọ oyi n’etiti ha.+