Abụ Ákwá 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ka ihe ọjọọ niile ha na-eme pụta ìhè n’ihu gị. Mesiekwa ha ike,+Otú ahụ i si mesie m ike n’ihi mmehie m niile. N’ihi na asụkarịala m ude, obi na-egbukwa m mgbu.
22 Ka ihe ọjọọ niile ha na-eme pụta ìhè n’ihu gị. Mesiekwa ha ike,+Otú ahụ i si mesie m ike n’ihi mmehie m niile. N’ihi na asụkarịala m ude, obi na-egbukwa m mgbu.