Abụ Ákwá 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka ihe ọjọọ niile ha na-eme rute n’ihu gị, mesiekwa ha ike,+Dị nnọọ ka i mesiri m ike n’ihi njehie m niile.+N’ihi na m na-asụ ude nke ukwuu,+ obi m na-arịakwa ọrịa.+
22 Ka ihe ọjọọ niile ha na-eme rute n’ihu gị, mesiekwa ha ike,+Dị nnọọ ka i mesiri m ike n’ihi njehie m niile.+N’ihi na m na-asụ ude nke ukwuu,+ obi m na-arịakwa ọrịa.+