Abụ Ákwá 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ahụhụ a na-ata ndị m* maka mmehie ha akarịala nke a tara ndị Sọdọm maka mmehie ha.+ E bibiri Sọdọm n’otu ntabi anya. E nweghịkwa onye nyeere ya aka.+ Abụ Ákwá Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:6 Jeremaya, p. 106-108
6 Ahụhụ a na-ata ndị m* maka mmehie ha akarịala nke a tara ndị Sọdọm maka mmehie ha.+ E bibiri Sọdọm n’otu ntabi anya. E nweghịkwa onye nyeere ya aka.+