Ezikiel 24:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na ọbara ndị e gburu n’obodo a dịcha na ya.+ Ha wụsara ya na nkume na-enweghị ihe dị n’elu ya. Ha awụsaghị ya n’ala, ka e nwee ike kpochie ya ájá.+
7 N’ihi na ọbara ndị e gburu n’obodo a dịcha na ya.+ Ha wụsara ya na nkume na-enweghị ihe dị n’elu ya. Ha awụsaghị ya n’ala, ka e nwee ike kpochie ya ájá.+