-
Ezikiel 41:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ọnụ ụzọ e si abata ya dị kubit iri n’obosara. Akụkụ abụọ nke ọnụ ụzọ ahụ dị kubit ise n’otu akụkụ, dịkwa kubit ise n’akụkụ nke ọzọ. Ọ tụrụ ogologo ya, tụta ya kubit iri anọ. Ọ tụkwara obosara ya, tụta ya kubit iri abụọ.
-