-
Ezikiel 41:2Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
2 Ọnụ ụzọ ya dị kubit iri n’obosara. Akụkụ abụọ nke ọnụ ụzọ ya dị kubit ise n’otu akụkụ, dịkwa kubit ise n’akụkụ nke ọzọ. O wee tụọ ogologo ya, ya adịrị kubit iri anọ; obosara ya dị kubit iri abụọ.
-