-
Ezikiel 41:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 M hụkwara na e nwere ebe a kpụliri elu gburugburu ụlọ ahụ. Ntọala ọnụ ụlọ ndị ahụ dị n’akụkụ dị kubit isii n’ogo, ya bụ, otu okporo ahịhịa amị zuru ezu.
-