Ezikiel 41:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M hụkwara na e nwere ebe a kpụliri elu gburugburu ụlọ ahụ. Malite na ntọala ọnụ ụlọ ndị ahụ dị n’akụkụ ruo n’ebe o nwere njikọ dị kubit isii zuru ezu ma e jiri okporo ahịhịa amị tụọ ya.+
8 M hụkwara na e nwere ebe a kpụliri elu gburugburu ụlọ ahụ. Malite na ntọala ọnụ ụlọ ndị ahụ dị n’akụkụ ruo n’ebe o nwere njikọ dị kubit isii zuru ezu ma e jiri okporo ahịhịa amị tụọ ya.+