Ezikiel 41:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Obosara ahụ́ ọnụ ụlọ ndị ahụ dị n’akụkụ dị kubit ise ná mpụta. E nwekwara ebe a na-arụghị ihe ọ bụla* n’akụkụ ọnụ ụlọ ndị ahụ a gbakwụnyere n’ụlọ nsọ ahụ.
9 Obosara ahụ́ ọnụ ụlọ ndị ahụ dị n’akụkụ dị kubit ise ná mpụta. E nwekwara ebe a na-arụghị ihe ọ bụla* n’akụkụ ọnụ ụlọ ndị ahụ a gbakwụnyere n’ụlọ nsọ ahụ.