-
Ezikiel 41:9Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
9 Obosara ahụ́ ọnụ ụlọ ahụ nke dị n’akụkụ dị kubit ise ná mpụta. E nwekwara ebe a na-arụghị ihe ọ bụla mgbe a na-ewu ọnụ ụlọ ndị ahụ dị n’akụkụ, bụ́ ndị a gbakwụnyere n’ụlọ ahụ.
-