Ezikiel 41:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ tụkwara ụzọ ndị e si abata na ha, tụọkwa windo ndị dị warara ná mpụta karịa otú ha dị n’ime,+ nakwa varanda ndị dị n’ụzọ ebe atọ ndị ahụ. E ji osisi machie ahụ́ ụlọ ahụ,+ malite n’ala ya ruo na windo ya. A kụchikwara windo ndị ahụ akụchi.
16 Ọ tụkwara ụzọ ndị e si abata na ha, tụọkwa windo ndị dị warara ná mpụta karịa otú ha dị n’ime,+ nakwa varanda ndị dị n’ụzọ ebe atọ ndị ahụ. E ji osisi machie ahụ́ ụlọ ahụ,+ malite n’ala ya ruo na windo ya. A kụchikwara windo ndị ahụ akụchi.