16 Ụzọ mbata ha niile, na windo ndị dị warara+ ná mpụta karịa otú ha dị n’ime, nakwa veranda dịcha ha atọ gburugburu. E ji osisi machie ahụ́ ụlọ ahụ gburugburu n’ihu ụzọ mbata ahụ,+ malite n’ala ụlọ ahụ ruo na windo ya; a kụchikwara windo ndị ahụ akụchi.