Ezikiel 48:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Ebe ga-afọdụ ga-aha ka ala ahụ dị nsọ n’ogologo.+ Ọ ga-adị puku kubit iri (10,000) n’ebe ọwụwa anyanwụ, nakwa puku kubit iri (10,000) n’ebe ọdịda anyanwụ. Ọ ga-aha ka ala ahụ dị nsọ. Ndị na-ejere obodo ozi ga na-eri ihe ala ahụ mepụtara.
18 “Ebe ga-afọdụ ga-aha ka ala ahụ dị nsọ n’ogologo.+ Ọ ga-adị puku kubit iri (10,000) n’ebe ọwụwa anyanwụ, nakwa puku kubit iri (10,000) n’ebe ọdịda anyanwụ. Ọ ga-aha ka ala ahụ dị nsọ. Ndị na-ejere obodo ozi ga na-eri ihe ala ahụ mepụtara.