Daniel 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ na-agbanwe oge na mgbe ihe ga-eme.+ Ọ na-ewepụ ndị eze, na-emekwa ka ndị eze malite ịchị.+ Ọ na-enye ndị ma ihe amamihe, na-emekwa ka ndị nwere ọgụgụ isi na-aghọta ihe.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:21 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2022, p. 15-16 Ụlọ Nche,9/15/1998, p. 12
21 Ọ na-agbanwe oge na mgbe ihe ga-eme.+ Ọ na-ewepụ ndị eze, na-emekwa ka ndị eze malite ịchị.+ Ọ na-enye ndị ma ihe amamihe, na-emekwa ka ndị nwere ọgụgụ isi na-aghọta ihe.+