Daniel 2:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 O nyefere ndị bi n’ebe dị iche iche n’aka gị, nyefeekwa anụ ọhịa dị iche iche na nnụnụ n’aka gị. O mekwara ka ị na-achị ha niile.+ Ọ bụ gịnwa bụ isi ahụ e ji ọlaedo kpụọ.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:38 Amụma Daniel, p. 49-50
38 O nyefere ndị bi n’ebe dị iche iche n’aka gị, nyefeekwa anụ ọhịa dị iche iche na nnụnụ n’aka gị. O mekwara ka ị na-achị ha niile.+ Ọ bụ gịnwa bụ isi ahụ e ji ọlaedo kpụọ.+