Habakọk 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Anyanwụ na ọnwa guzooro otu ebe n’ụlọ ha dị elu.+ Akụ́ gị nke na-egbuke egbuke gbapụrụ.+ Ube gị gburu ka àmụ̀mà. Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:11 Ụlọ Nche,2/1/2000, p. 21-22 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 156-157
11 Anyanwụ na ọnwa guzooro otu ebe n’ụlọ ha dị elu.+ Akụ́ gị nke na-egbuke egbuke gbapụrụ.+ Ube gị gburu ka àmụ̀mà.