Matiu 11:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jizọs sịkwara: “Nna m enyefeela m ihe niile.+ O nweghị onye ma m* nke ọma ma e wezụga Nna m.+ O nweghịkwa onye ma Nna m nke ọma ma e wezụga mụnwa na onye ọ bụla m chọrọ ịkụziri gbasara ya.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:27 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 17-18 Ụlọ Nche,10/1/1997, p. 196/1/1994, p. 29
27 Jizọs sịkwara: “Nna m enyefeela m ihe niile.+ O nweghị onye ma m* nke ọma ma e wezụga Nna m.+ O nweghịkwa onye ma Nna m nke ọma ma e wezụga mụnwa na onye ọ bụla m chọrọ ịkụziri gbasara ya.+