Mak 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe ha si n’ugwu ahụ na-agbadata, ọ gwasiri ha ike ka ha ghara ịkọrọ onye ọ bụla ihe ha hụrụ+ ruo mgbe Nwa nke mmadụ si n’ọnwụ bilie.+
9 Mgbe ha si n’ugwu ahụ na-agbadata, ọ gwasiri ha ike ka ha ghara ịkọrọ onye ọ bụla ihe ha hụrụ+ ruo mgbe Nwa nke mmadụ si n’ọnwụ bilie.+