Luk 4:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Mgbe o si n’ụlọ nzukọ ahụ pụọ, ọ banyere n’ụlọ Saịmọn. Ma oké ahụ́ ọkụ ji nne nwunye Saịmọn, ha rịọkwara ya ka o nyere ya aka.+
38 Mgbe o si n’ụlọ nzukọ ahụ pụọ, ọ banyere n’ụlọ Saịmọn. Ma oké ahụ́ ọkụ ji nne nwunye Saịmọn, ha rịọkwara ya ka o nyere ya aka.+