58 Dị ka ihe atụ, mgbe gị na onye gbara gị akwụkwọ na-agakwuru onye na-achị achị, gbalịa ka unu dozie okwu ahụ ọsọ ọsọ mgbe unu ka nọ n’ụzọ, ka ọ ghara ịkpụga gị n’ihu ọkàikpe, ọkàikpe enyefeekwa gị n’aka onye nche ụlọikpe, onye nche ụlọikpe atụbakwa gị n’ụlọ mkpọrọ.+