Luk 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ zara nna ya, sị, ‘Agbaworo m gị ohu ruo ọtụtụ afọ ugbu a, ọ dịbeghị mgbe m mebiri ihe i nyere n’iwu, ma ọ dịbeghị mgbe i nyere m nwa ewu ka mụ na ndị enyi m mee onwe anyị obi ụtọ.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:29 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 202-203 Ụlọ Nche,10/1/1998, p. 14-15
29 Ọ zara nna ya, sị, ‘Agbaworo m gị ohu ruo ọtụtụ afọ ugbu a, ọ dịbeghị mgbe m mebiri ihe i nyere n’iwu, ma ọ dịbeghị mgbe i nyere m nwa ewu ka mụ na ndị enyi m mee onwe anyị obi ụtọ.+