Luk 23:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Ma ụmụ nwaanyị ndị ahụ, ndị si na Galili soro Jizọs, so gaa kirie ili* ahụ ma hụ otú e si lie ozu ya.+
55 Ma ụmụ nwaanyị ndị ahụ, ndị si na Galili soro Jizọs, so gaa kirie ili* ahụ ma hụ otú e si lie ozu ya.+