Jọn 3:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bịakwutere Jizọs n’abalị,+ sị ya: “Rabaị,*+ anyị ma na ị bụ onye ozizi Chineke zitere n’ihi na e nweghị onye ga-arụli ọrụ ebube ndị a+ ị na-arụ* ma ọ bụrụ na Chineke anọnyereghị ya.”+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:2 Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, ihe ọmụmụ 10 Ụlọ Nche,2/1/2002, p. 9-11
2 Ọ bịakwutere Jizọs n’abalị,+ sị ya: “Rabaị,*+ anyị ma na ị bụ onye ozizi Chineke zitere n’ihi na e nweghị onye ga-arụli ọrụ ebube ndị a+ ị na-arụ* ma ọ bụrụ na Chineke anọnyereghị ya.”+