Ọrụ Ndịozi 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha matakwara onye ọ bụ, na ọ bụ ya bụ nwoke ahụ na-anọbu n’Ọnụ Ụzọ Mara Mma n’ụlọ nsọ na-arịọ arịrịọ.+ O juru ha nnọọ anya na ọ na-ejezi ije.
10 Ha matakwara onye ọ bụ, na ọ bụ ya bụ nwoke ahụ na-anọbu n’Ọnụ Ụzọ Mara Mma n’ụlọ nsọ na-arịọ arịrịọ.+ O juru ha nnọọ anya na ọ na-ejezi ije.