Ọrụ Ndịozi 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha matakwara onye ọ bụ, na onye a bụ nwoke ahụ na-anọbu ala na-arịọ onyinye ebere n’Ọnụ Ụzọ Mara Mma+ nke ụlọ nsọ ahụ. Ihe ahụ meere ya wee ju ha anya, ha nwekwara oké mmetụta.+
10 Ha matakwara onye ọ bụ, na onye a bụ nwoke ahụ na-anọbu ala na-arịọ onyinye ebere n’Ọnụ Ụzọ Mara Mma+ nke ụlọ nsọ ahụ. Ihe ahụ meere ya wee ju ha anya, ha nwekwara oké mmetụta.+