-
Ọrụ Ndịozi 3:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 N’oge ochie, Chineke si n’ọnụ ndị amụma ya dị nsọ kwe nkwa na ya ga-eme ka ihe niile dị ọhụrụ. Ma tupu oge ahụ eruo, Jizọs ga-anọgide n’eluigwe.
-