Ọrụ Ndịozi 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma, ọtụtụ n’ime ndị gere ntị n’okwu ahụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs, ụmụ nwoke niile na-eso ụzọ Jizọs wee ruo ihe dị ka puku ise (5,000).+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:4 Ịgba Àmà, p. 35
4 Ma, ọtụtụ n’ime ndị gere ntị n’okwu ahụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs, ụmụ nwoke niile na-eso ụzọ Jizọs wee ruo ihe dị ka puku ise (5,000).+