Ọrụ Ndịozi 16:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe e mechara ya na ezinụlọ ya baptizim,+ ọ rịọrọ anyị, sị: “Ọ bụrụ na unu kwetara na mụ ekwerela na Jehova,* bịanụ nọrọ n’ụlọ m.” Anyị wee soro ya n’ihi otú o si rịọsie anyị arịrịọ ike. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:15 Ịgba Àmà, p. 132 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 329/15/1996, p. 27-28 Onye Ozizi, p. 95
15 Mgbe e mechara ya na ezinụlọ ya baptizim,+ ọ rịọrọ anyị, sị: “Ọ bụrụ na unu kwetara na mụ ekwerela na Jehova,* bịanụ nọrọ n’ụlọ m.” Anyị wee soro ya n’ihi otú o si rịọsie anyị arịrịọ ike.