-
Ọrụ Ndịozi 24:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 O nweghị mgbe ha hụrụ m ka mụ na onye ọ bụla na-arụ ụka n’ụlọ nsọ ma ọ bụ ka m na-eme ka ndị mmadụ na-akpa aghara n’ụlọ nzukọ ọ bụla ma ọ bụ n’ebe ọ bụla ọzọ na Jeruselem.
-