Ọrụ Ndịozi 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ha ahụghịkwa m n’ụlọ nsọ+ ka mụ na onye ọ bụla na-arụ ụka ma ọ bụ ka m na-eme ka ìgwè mmadụ gbakọta,+ ma ọ̀ bụ n’ime ụlọ nzukọ dị iche iche ma ọ bụ n’obodo ahụ dum.
12 ha ahụghịkwa m n’ụlọ nsọ+ ka mụ na onye ọ bụla na-arụ ụka ma ọ bụ ka m na-eme ka ìgwè mmadụ gbakọta,+ ma ọ̀ bụ n’ime ụlọ nzukọ dị iche iche ma ọ bụ n’obodo ahụ dum.