Ọrụ Ndịozi 26:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụrụkwa na ha chọrọ, ha ga-agwa gị na m bụbu onye Farisii.+ Ị makwa na ndị Farisii ka ndị Juu ndị ọzọ ekwu otú a ga-esi na-edebe iwu dị iche iche.+
5 Ọ bụrụkwa na ha chọrọ, ha ga-agwa gị na m bụbu onye Farisii.+ Ị makwa na ndị Farisii ka ndị Juu ndị ọzọ ekwu otú a ga-esi na-edebe iwu dị iche iche.+