Ọrụ Ndịozi 28:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe ụmụnna nọ na Rom nụrụ na anyị na-abịa, ha bịara ebe a na-akpọ Ụlọ Atọ* ka ha zute anyị. Ụfọdụ n’ime ha bịarudịrị n’Ahịa Apịọs. Ozugbo Pọl hụrụ ha, o kelere Chineke, obi esiekwa ya ike.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:15 Ịgba Àmà, p. 212-213 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2020, p. 16-17 Ụlọ Nche,1/1/2010, p. 1110/15/2006, p. 14, 16-1712/15/2004, p. 16-17
15 Mgbe ụmụnna nọ na Rom nụrụ na anyị na-abịa, ha bịara ebe a na-akpọ Ụlọ Atọ* ka ha zute anyị. Ụfọdụ n’ime ha bịarudịrị n’Ahịa Apịọs. Ozugbo Pọl hụrụ ha, o kelere Chineke, obi esiekwa ya ike.+
28:15 Ịgba Àmà, p. 212-213 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2020, p. 16-17 Ụlọ Nche,1/1/2010, p. 1110/15/2006, p. 14, 16-1712/15/2004, p. 16-17